Jenesis 29:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Lia wee dị ime ma mechaa mụọ nwa nwoke. Ọ gụrụ ya Ruben*+ maka na ọ sịrị: “Ọ bụ maka na Jehova ahụla nsogbu m nọ na ya,+ n’ihi na di m ga-ebidozi hụwa m n’anya.”
32 Lia wee dị ime ma mechaa mụọ nwa nwoke. Ọ gụrụ ya Ruben*+ maka na ọ sịrị: “Ọ bụ maka na Jehova ahụla nsogbu m nọ na ya,+ n’ihi na di m ga-ebidozi hụwa m n’anya.”