5 O wee gwa Kora na ndị niile na-akwado ya, sị: “N’ụtụtụ, Jehova ga-eme ka a mara onye bụ́ onye nke ya+ na onye dị nsọ na onye ga na-abịa ya nso.+ Ọ bụ onye ọ bụla ọ họọrọ+ ga na-abịa ya nso.
6 ma ọ bụ ihe o mere Detan na Abaịram bụ́ ụmụ Elayab nwa Ruben, mgbe ala meghere loo ha na ezinụlọ ha na ụlọikwuu ha nakwa ihe niile dị ndụ ha na ha nọ, n’ihu ndị Izrel niile.+