Ọnụ Ọgụgụ 16:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ala wee meghee* loo ha na ezinụlọ ha na ndị niile na-akwado Kora+ nakwa ngwongwo ha niile. Ọnụ Ọgụgụ 16:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Jehova wee zite ọkụ,+ ya eregbuo narị ụmụ nwoke abụọ na iri ise (250) ahụ, ndị nọ na-achụ insens* n’àjà.+ Abụ Ọma 106:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ọkụ rere ìgwè mmadụ ahụ. Ọkụ regburu ndị ọjọọ ahụ.+
35 Jehova wee zite ọkụ,+ ya eregbuo narị ụmụ nwoke abụọ na iri ise (250) ahụ, ndị nọ na-achụ insens* n’àjà.+