Jenesis 38:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ma ozugbo nwa ahụ seere aka ya, nwanne ya nwoke pụtara. Nwaanyị na-aghọ́ nwa wee tie mkpu, sị: “Legodị otú ahụ́ nne gị si gbawaa mgbe ị na-apụta!” N’ihi ya, a gụrụ ya Pirez.*+ Rut 4:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ndị a bụ ndị si n’ezinụlọ Pirez:+ Pirez mụrụ Hezrọn;+ Matiu 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Juda mụrụ Pirez na Zira.+ Tema bụ nne ha. Pirez mụrụ Hezrọn,+Hezrọn amụọ Ram.+
29 Ma ozugbo nwa ahụ seere aka ya, nwanne ya nwoke pụtara. Nwaanyị na-aghọ́ nwa wee tie mkpu, sị: “Legodị otú ahụ́ nne gị si gbawaa mgbe ị na-apụta!” N’ihi ya, a gụrụ ya Pirez.*+