Jeremaya 32:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 ‘M ga-esi n’obodo niile m ji iwe na ọnụma na oké iwe chụga ha kpọkọta ha.+ M ga-akpọlata ha ebe a, meekwa ka ha biri na ya, obi eruokwa ha ala.+ Jeremaya 32:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 M ga na-enwe aṅụrị imere ha ihe ọma.+ M ga-eji obi m niile na mkpụrụ obi* m niile mee ka ha bigide n’ala a.’”+
37 ‘M ga-esi n’obodo niile m ji iwe na ọnụma na oké iwe chụga ha kpọkọta ha.+ M ga-akpọlata ha ebe a, meekwa ka ha biri na ya, obi eruokwa ha ala.+
41 M ga na-enwe aṅụrị imere ha ihe ọma.+ M ga-eji obi m niile na mkpụrụ obi* m niile mee ka ha bigide n’ala a.’”+