Ndị Rom 10:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma gịnị ka o kwuru? Ọ sịrị: “Okwu ahụ dị gị nso, n’ọnụ gị nakwa n’obi gị”;+ ya bụ, “okwu” anyị na-ekwusa nke e ji okwukwe ekweta.
8 Ma gịnị ka o kwuru? Ọ sịrị: “Okwu ahụ dị gị nso, n’ọnụ gị nakwa n’obi gị”;+ ya bụ, “okwu” anyị na-ekwusa nke e ji okwukwe ekweta.