Diuterọnọmi 4:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mgbe unu lere anya n’eluigwe hụ anyanwụ na ọnwa na kpakpando, ya bụ, ihe niile dị n’eluigwe, unu ekwela ka a rafuo unu, unu ewee kpọwara ha isiala ma fewe ha.+ Jehova bụ́ Chineke unu enyela ha ndị niile nọ n’ụwa* niile.
19 Mgbe unu lere anya n’eluigwe hụ anyanwụ na ọnwa na kpakpando, ya bụ, ihe niile dị n’eluigwe, unu ekwela ka a rafuo unu, unu ewee kpọwara ha isiala ma fewe ha.+ Jehova bụ́ Chineke unu enyela ha ndị niile nọ n’ụwa* niile.