Diuterọnọmi 11:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 “Taa, e nwere ihe abụọ m chọrọ ka unu họrọ otu n’ime ha. Otu bụ ka a gọzie unu, nke ọzọ abụrụ ka a bụọ unu ọnụ:+ Diuterọnọmi 27:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 “‘Onye na-anaghị akwado ihe ndị e kwuru n’Iwu a ma na-eme ha eme, a ga-abụ ya ọnụ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’) Diuterọnọmi 28:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 A ga-agọzi unu nke ukwuu, ihe ọma niile a ga-abịakwara unu+ maka na unu na-ege ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke unu: Diuterọnọmi 28:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “Ma ọ bụrụ na unu egeghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke unu ma lezie anya na-edebe iwu ya niile, na-emekwa ihe ndị o kpebiri bụ́ ndị m na-agwa unu taa, a ga-abụrịrị unu ọnụ, ihe ọjọọ a niile ga-emekwa unu:+
26 “Taa, e nwere ihe abụọ m chọrọ ka unu họrọ otu n’ime ha. Otu bụ ka a gọzie unu, nke ọzọ abụrụ ka a bụọ unu ọnụ:+
26 “‘Onye na-anaghị akwado ihe ndị e kwuru n’Iwu a ma na-eme ha eme, a ga-abụ ya ọnụ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
2 A ga-agọzi unu nke ukwuu, ihe ọma niile a ga-abịakwara unu+ maka na unu na-ege ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke unu:
15 “Ma ọ bụrụ na unu egeghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke unu ma lezie anya na-edebe iwu ya niile, na-emekwa ihe ndị o kpebiri bụ́ ndị m na-agwa unu taa, a ga-abụrịrị unu ọnụ, ihe ọjọọ a niile ga-emekwa unu:+