Jenesis 12:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova wee pụta n’ihu Ebram, sị ya: “Ọ bụ ụmụ* gị+ ka m ga-enye ala a.”+ O wee rụọrọ Jehova, onye pụtara n’ihu ya, ebe ịchụàjà n’ebe ahụ. Jenesis 15:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’ụbọchị ahụ, Jehova na Ebram gbara ndụ.+ Ọ sịrị ya: “Ọ bụ ụmụ* gị ka m ga-enye ala a,+ malite n’osimiri Ijipt ruo ná nnukwu osimiri, bụ́ osimiri Yufretis,+
7 Jehova wee pụta n’ihu Ebram, sị ya: “Ọ bụ ụmụ* gị+ ka m ga-enye ala a.”+ O wee rụọrọ Jehova, onye pụtara n’ihu ya, ebe ịchụàjà n’ebe ahụ.
18 N’ụbọchị ahụ, Jehova na Ebram gbara ndụ.+ Ọ sịrị ya: “Ọ bụ ụmụ* gị ka m ga-enye ala a,+ malite n’osimiri Ijipt ruo ná nnukwu osimiri, bụ́ osimiri Yufretis,+