Jeremaya 4:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “N’ihi na ndị m dị nzuzu.+ Ha amaghị m. Ha bụ ụmụ na-amaghị ihe. Ha anaghịkwa aghọta ihe. Ụbụrụ na-aghọ ha nkọ* ma a bịa n’ime ihe ọjọọ,Ma, ha amaghị otú e si eme ihe ọma.”
22 “N’ihi na ndị m dị nzuzu.+ Ha amaghị m. Ha bụ ụmụ na-amaghị ihe. Ha anaghịkwa aghọta ihe. Ụbụrụ na-aghọ ha nkọ* ma a bịa n’ime ihe ọjọọ,Ma, ha amaghị otú e si eme ihe ọma.”