6 Ha asịghị, ‘Ka anyị chọwa Jehova,
Onye si n’ala Ijipt kpọpụta anyị,+
Onye duuru anyị gafee ala ịkpa,
Gafee ọzara+ na olulu dị iche iche,
Gafee ala mmiri na-anaghị ezokarị+ na ala oké ọchịchịrị,
Gafee ala mmadụ na-agafetụbeghị,
Nke mmadụ na-ebitụbeghịkwa.’