Aịzaya 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Unu ga-ata ahụhụ, unu mba na-eme mmehie,+Ndị mmehie na-anyịgbu,Ndị na-eme ihe ọjọọ, ndị rụkwara arụ. Unu hapụrụ Jehova.+ Unu akparịala Onye Nsọ Izrel,Gbakụtakwa ya azụ. Hosia 13:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ha rijuru afọ n’ihi na ha nwejuru nri enweju.+ Ha rijuru afọ wee dị mpako.* Ọ bụ ya mere ha ji chefuo m.+
4 Unu ga-ata ahụhụ, unu mba na-eme mmehie,+Ndị mmehie na-anyịgbu,Ndị na-eme ihe ọjọọ, ndị rụkwara arụ. Unu hapụrụ Jehova.+ Unu akparịala Onye Nsọ Izrel,Gbakụtakwa ya azụ.
6 Ha rijuru afọ n’ihi na ha nwejuru nri enweju.+ Ha rijuru afọ wee dị mpako.* Ọ bụ ya mere ha ji chefuo m.+