Diuterọnọmi 4:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ka è nwetụla mgbe Chineke ji ikpe ya, ihe àmà, ọrụ ebube,+ agha,+ aka ya siri ike,+ ike ya, na ihe ndị na-atụ egwu o mere+ gbalịa ka o si ná mba ọzọ kpọpụtara onwe ya otu mba, otú Jehova bụ́ Chineke unu meere unu n’Ijipt n’ihu unu?
34 Ka è nwetụla mgbe Chineke ji ikpe ya, ihe àmà, ọrụ ebube,+ agha,+ aka ya siri ike,+ ike ya, na ihe ndị na-atụ egwu o mere+ gbalịa ka o si ná mba ọzọ kpọpụtara onwe ya otu mba, otú Jehova bụ́ Chineke unu meere unu n’Ijipt n’ihu unu?