25 Ọ bụ otú a ka o kwuru ya n’akwụkwọ Hosia, sị: “Ndị na-abụghị ndị m+ ka m ga-akpọ ‘ndị m.’ Nwaanyị ahụ a na-ahụghị n’anya ka m ga-akpọ ‘onye m hụrụ n’anya’;+
11 Ana m ajụzi, sị, Hà zọhiere ụkwụ wee daa nke na ha enweghịzi ike ibili? Mbanụ! Kama ụkwụ ha zọhiere mere ka a zọpụta ndị mba ọzọ, ka e wee mee ka ndị Izrel nwewe anyaụfụ.+
10 N’ihi na o nwere mgbe unu na-abụghị ndị Chineke, ma ugbu a, unu bụ ndị ya.+ Unu bụbu ndị Chineke na-emereghị ebere, ma ugbu a, o meerela unu ebere.+