2 Ihe E Mere 36:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 O mere ka eze ndị Kaldia gaa lụso ha agha,+ jiri mma agha gbuo ụmụ okorobịa ha+ n’ụlọ nsọ ha.+ O mereghị ma nwa okorobịa ma nwa agbọghọ, ma agadi ma onye na-adịkwaghị ike, ebere.+ Chineke nyefere ihe niile n’aka ya.+ Abụ Ákwá 2:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ozu nwatakịrị nwoke na agadi tọgbọ n’okporo ámá.+ E jirila mma agha gbuo ụmụ agbọghọbịa m* na ụmụ okorobịa m.+ I gbuola ha n’ụbọchị iwe gị. I gbuola ha n’emereghị ha ebere.+
17 O mere ka eze ndị Kaldia gaa lụso ha agha,+ jiri mma agha gbuo ụmụ okorobịa ha+ n’ụlọ nsọ ha.+ O mereghị ma nwa okorobịa ma nwa agbọghọ, ma agadi ma onye na-adịkwaghị ike, ebere.+ Chineke nyefere ihe niile n’aka ya.+
21 Ozu nwatakịrị nwoke na agadi tọgbọ n’okporo ámá.+ E jirila mma agha gbuo ụmụ agbọghọbịa m* na ụmụ okorobịa m.+ I gbuola ha n’ụbọchị iwe gị. I gbuola ha n’emereghị ha ebere.+