Abụ Ọma 73:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụ ndị a bụ ndị na-eme ihe ọjọọ. Ha anaghị enwe nsogbu ọ bụla.+ Ha na-eme ka akụ̀ ha na-adịkwu ọtụtụ.+ Abụ Ọma 73:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’eziokwu, ọ bụ n’ala na-amị amị ka i dowere ha.+ Ị na-eme ka ha daa laa n’iyi.+
12 Ọ bụ ndị a bụ ndị na-eme ihe ọjọọ. Ha anaghị enwe nsogbu ọ bụla.+ Ha na-eme ka akụ̀ ha na-adịkwu ọtụtụ.+