2 Ihe E Mere 21:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Jehova mekwara+ ka ndị Filistia+ na ndị Arab+ ndị bi ndị Etiopia nso ghọọ ndị iro Jehoram. 2 Ihe E Mere 21:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe ihe a niile mechara, Jehova mere ka Jehoram rịawa ọrịa afọ na-enweghị ngwọta.+