Nehọm 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jehova anaghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ ike ya dịkwa ukwuu.+ Ma Jehova agaghị ahapụ ịta onye mere mmehie ahụhụ kwesịịrị ya.+ Ụzọ ya dị n’ifufe nke na-ebibi ihe nakwa n’oké ifufe mmiri. Ígwé ojii dịkwa ka uzuzu nke ụkwụ ya bọliri.+
3 Jehova anaghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ ike ya dịkwa ukwuu.+ Ma Jehova agaghị ahapụ ịta onye mere mmehie ahụhụ kwesịịrị ya.+ Ụzọ ya dị n’ifufe nke na-ebibi ihe nakwa n’oké ifufe mmiri. Ígwé ojii dịkwa ka uzuzu nke ụkwụ ya bọliri.+