Diuterọnọmi 6:6, 7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ihe ndị a m na-enye gị n’iwu taa ga-adị n’obi gị. 7 Kụziere ha ụmụ gị+ ka o ruo ha n’obi,* na-ekwukwa banyere ha mgbe ị nọ ọdụ n’ụlọ gị na mgbe ị na-aga ije n’okporo ụzọ na mgbe i dina ala nakwa mgbe i biliri ọtọ.+
6 Ihe ndị a m na-enye gị n’iwu taa ga-adị n’obi gị. 7 Kụziere ha ụmụ gị+ ka o ruo ha n’obi,* na-ekwukwa banyere ha mgbe ị nọ ọdụ n’ụlọ gị na mgbe ị na-aga ije n’okporo ụzọ na mgbe i dina ala nakwa mgbe i biliri ọtọ.+