Levitikọs 22:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Unu emebila aha nsọ m.+ A ga-edokwa m nsọ n’etiti ndị Izrel.+ Abụ m Jehova, onye na-eme ka unu dị nsọ,+ Aịzaya 8:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Chetanụ na ọ bụ naanị Jehova nke ụsụụ ndị agha dị nsọ.+ Ọ bụ ya ka unu kwesịrị ịna-atụ egwu,Ọ bụ ya kwesịrị ime ka unu na-ama jijiji.”+
32 Unu emebila aha nsọ m.+ A ga-edokwa m nsọ n’etiti ndị Izrel.+ Abụ m Jehova, onye na-eme ka unu dị nsọ,+
13 Chetanụ na ọ bụ naanị Jehova nke ụsụụ ndị agha dị nsọ.+ Ọ bụ ya ka unu kwesịrị ịna-atụ egwu,Ọ bụ ya kwesịrị ime ka unu na-ama jijiji.”+