4 Jehova gwaziri ya, sị: “Ọ bụ ala a ka m ṅụụrụ Ebreham, Aịzik, na Jekọb iyi banyere ya, sị, ‘M ga-enye ya ụmụ gị.’+ Ekwela m ka i jiri anya gị hụ ya, ma ị gaghị agafe banye na ya.”+
5 Mgbe e mechara, Mosis ohu Jehova nwụrụ n’ebe ahụ n’ala Moab otú Jehova kwuru.+