Diuterọnọmi 17:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Gakwurunụ ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, nakwa onye bụ́ onyeikpe+ n’oge ahụ. Kọọrọnụ ha ihe merenụ. Ha ga-ekpebiri unu okwu ahụ.+
9 Gakwurunụ ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, nakwa onye bụ́ onyeikpe+ n’oge ahụ. Kọọrọnụ ha ihe merenụ. Ha ga-ekpebiri unu okwu ahụ.+