Levitikọs 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 A ga-eji mmiri saa eriri afọ ya na ụkwụ ya. Onye nchụàjà ga-esukwa ha niile ọkụ ka ha kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà. Ọ bụ àjà a na-esu ọkụ, àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova.+
9 A ga-eji mmiri saa eriri afọ ya na ụkwụ ya. Onye nchụàjà ga-esukwa ha niile ọkụ ka ha kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà. Ọ bụ àjà a na-esu ọkụ, àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova.+