Diuterọnọmi 31:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu ga-ebutere unu ụzọ. Ọ ga-ebibi mba ndị a n’ihu unu, unu ga-achụpụkwa ha.+ Ọ bụ Joshụa ga-edu unu agafe,+ otú Jehova kwuru.
3 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu ga-ebutere unu ụzọ. Ọ ga-ebibi mba ndị a n’ihu unu, unu ga-achụpụkwa ha.+ Ọ bụ Joshụa ga-edu unu agafe,+ otú Jehova kwuru.