Ọnụ Ọgụgụ 33:52 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 52 Chụpụnụ ndị niile bi n’ala ahụ, bibiekwanụ nkume niile ha tụrụ ihe na ha+ nakwa arụsị ha niile ha kpụrụ akpụ.+ Kwatụchaanụ ebe niile dị elu ha na-anọ efe chi ụgha ha.+
52 Chụpụnụ ndị niile bi n’ala ahụ, bibiekwanụ nkume niile ha tụrụ ihe na ha+ nakwa arụsị ha niile ha kpụrụ akpụ.+ Kwatụchaanụ ebe niile dị elu ha na-anọ efe chi ụgha ha.+