16 Ị ga-alụtakwara ụmụ gị ndị nwoke ụmụ ha ndị nwaanyị,+ ụmụ ha ndị nwaanyị ga-akpakwa àgwà ka ndị akwụna fee chi ha ma mee ka ụmụ gị ndị nwoke kpaa àgwà ka ndị akwụna gaa fewe chi ha.+
4 Mgbe Solomọn mere agadi,+ ndị nwunye ya mere ka o fewe chi ọzọ dị iche iche.+ O jighị obi ya niile fee Jehova bụ́ Chineke ya. O meghị ka Devid nna ya, onye ji obi ya niile fee Chineke.