Ọpụpụ 23:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Agaghị m achụpụrụ unu ha n’otu afọ, ka ala ahụ ghara ịtọgbọrọ nkịtị, anụ ọhịa ewee ju ebe niile tagbuwe unu.+ Diuterọnọmi 2:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Taa, m ga-amalite ime ka ndị niile nọ n’ụwa,* bụ́ ndị ga-anụ akụkọ unu, na-atụ unu egwu. Obi ga-alọ ha mmiri, ha ga-amakwa jijiji n’ihi unu.’+ Joshụa 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 sị ha: “Ama m na Jehova ga-enye unu ala a.+ Ụjọ unu ejidela anyị,+ ndị niile bi n’ala a chịzi obi n’aka n’ihi unu.+ Joshụa 24:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 M mere ka ike ịlụso unu agha gwụ ha niile, nke na ndị eze abụọ na-achị ndị Amọraịt gbara ọsọ n’ihi unu.+ Ọ bụghị mma agha unu ma ọ bụ ụta unu mere ha ji gbaa ọsọ.+
29 Agaghị m achụpụrụ unu ha n’otu afọ, ka ala ahụ ghara ịtọgbọrọ nkịtị, anụ ọhịa ewee ju ebe niile tagbuwe unu.+
25 Taa, m ga-amalite ime ka ndị niile nọ n’ụwa,* bụ́ ndị ga-anụ akụkọ unu, na-atụ unu egwu. Obi ga-alọ ha mmiri, ha ga-amakwa jijiji n’ihi unu.’+
9 sị ha: “Ama m na Jehova ga-enye unu ala a.+ Ụjọ unu ejidela anyị,+ ndị niile bi n’ala a chịzi obi n’aka n’ihi unu.+
12 M mere ka ike ịlụso unu agha gwụ ha niile, nke na ndị eze abụọ na-achị ndị Amọraịt gbara ọsọ n’ihi unu.+ Ọ bụghị mma agha unu ma ọ bụ ụta unu mere ha ji gbaa ọsọ.+