Diuterọnọmi 9:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi ya, maranụ taa na Jehova bụ́ Chineke unu ga-ebutere unu ụzọ.+ Ọ bụ ọkụ na-erechapụ ihe.+ Ọ ga-alakwa ha n’iyi. Ọ ga-emeri ha, unu ejiri anya unu hụ ya, ka unu wee chụpụ ha ma bibie ha n’egbughị oge, otú Jehova kwere unu ná nkwa.+
3 N’ihi ya, maranụ taa na Jehova bụ́ Chineke unu ga-ebutere unu ụzọ.+ Ọ bụ ọkụ na-erechapụ ihe.+ Ọ ga-alakwa ha n’iyi. Ọ ga-emeri ha, unu ejiri anya unu hụ ya, ka unu wee chụpụ ha ma bibie ha n’egbughị oge, otú Jehova kwere unu ná nkwa.+