Joshụa 10:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Mgbe ha kpọtaara Joshụa ndị eze ahụ, ọ kpọkọtara ụmụ nwoke niile n’Izrel ma gwa ndị ọchịagha ndị agha so ya gaa agha, sị: “Bịanụ nso. Zọkwasịnụ ụkwụ n’azụ olu ndị eze a.” Ha wee bịa nso ma zọkwasị ụkwụ n’azụ olu ha.+ Joshụa 12:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ndị a bụ ndị eze chịrị ala ndị Izrel meriri, ndị ha weghaara ala ha dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan, malite na Ndagwurugwu Anọn+ ruo n’Ugwu Hemọn,+ nakwa Araba niile nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ:+
24 Mgbe ha kpọtaara Joshụa ndị eze ahụ, ọ kpọkọtara ụmụ nwoke niile n’Izrel ma gwa ndị ọchịagha ndị agha so ya gaa agha, sị: “Bịanụ nso. Zọkwasịnụ ụkwụ n’azụ olu ndị eze a.” Ha wee bịa nso ma zọkwasị ụkwụ n’azụ olu ha.+
12 Ndị a bụ ndị eze chịrị ala ndị Izrel meriri, ndị ha weghaara ala ha dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan, malite na Ndagwurugwu Anọn+ ruo n’Ugwu Hemọn,+ nakwa Araba niile nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ:+