Diuterọnọmi 11:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 E nweghị onye ga-anọchiri unu ụzọ.+ Jehova bụ́ Chineke unu ga-eme ka ụjọ unu na egwu unu jide ndị bi n’ala niile unu ga-aga na ha,+ otú o kwere unu ná nkwa. Joshụa 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ị ga-emeri ndị niile ga-alụso gị agha n’oge niile ị dị ndụ.+ M ga-anọnyere gị+ otú m nọnyeere Mosis. Agaghị m ahapụ gị, agaghịkwa m agbakụta gị azụ.+ Ndị Rom 8:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Gịnịzi ka anyị ga-ekwu banyere ihe ndị a? Ọ bụrụ na Chineke nọnyeere anyị, ònye ga-emegide anyị?+
25 E nweghị onye ga-anọchiri unu ụzọ.+ Jehova bụ́ Chineke unu ga-eme ka ụjọ unu na egwu unu jide ndị bi n’ala niile unu ga-aga na ha,+ otú o kwere unu ná nkwa.
5 Ị ga-emeri ndị niile ga-alụso gị agha n’oge niile ị dị ndụ.+ M ga-anọnyere gị+ otú m nọnyeere Mosis. Agaghị m ahapụ gị, agaghịkwa m agbakụta gị azụ.+