22 Unu ga-emerụ ọlaọcha e ji machie arụsị dị iche iche a pịrị apị unu na-efe. Unu ga-emerụkwa ọlaedo e ji machie arụsị dị iche iche a kpụrụ akpụ unu na-efe.+ Unu ga-atụfu ha otú nwaanyị si achịfu ákwà o yi mgbe ọ nọ ná nsọ. Unu ga-asịkwa ihe ndị ahụ: “Nke unu agaala!”+