12 Jehova wee sị Mosis: “Gbagote n’ugwu bịakwute m, nọrọkwa na ya. M ga-enye gị mbadamba nkume ndị m ga-edere ha iwu na ntụziaka m chọrọ ka ha na-eso.”+
18 Ozugbo ọ gwachara Mosis okwu n’Ugwu Saịnaị, o bunyere ya mbadamba nkume abụọ e dere Ihe Àmà ahụ.+ Ọ bụ mkpịsị aka Chineke dere ihe ná mbadamba nkume ndị ahụ.+