-
Ọpụpụ 34:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Mosis wee wapụta mbadamba nkume abụọ ndị dị ka ndị mbụ ahụ ma bilie n’isi ụtụtụ gbagoo n’Ugwu Saịnaị, otú Jehova nyere ya n’iwu. O bu mbadamba nkume abụọ ahụ n’aka ya.
-