Ọpụpụ 32:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mosis tụgharịrị si n’ugwu ahụ gbadaa, o bukwa mbadamba nkume abụọ e dere Ihe Àmà ahụ+ n’aka ya.+ E dere ihe ná mbadamba nkume ndị ahụ n’ihu ya abụọ. E dere ya ma n’ihu ma n’azụ.
15 Mosis tụgharịrị si n’ugwu ahụ gbadaa, o bukwa mbadamba nkume abụọ e dere Ihe Àmà ahụ+ n’aka ya.+ E dere ihe ná mbadamba nkume ndị ahụ n’ihu ya abụọ. E dere ya ma n’ihu ma n’azụ.