Ọnụ Ọgụgụ 3:30, 31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Onyeisi ọnụmara ezinụlọ ụmụ Kohat niile bụ Elizefan nwa Ọziel.+ 31 Ọrụ ha bụ ilekọta Igbe ahụ,+ tebụl,+ ihe e ji adọsa ọkụ,*+ ebe ịchụàjà+ ndị ahụ, arịa+ ndị e ji eje ozi n’ebe nsọ, ákwà ngebichi,*+ nakwa ọrụ niile gbasara ihe ndị a.+
30 Onyeisi ọnụmara ezinụlọ ụmụ Kohat niile bụ Elizefan nwa Ọziel.+ 31 Ọrụ ha bụ ilekọta Igbe ahụ,+ tebụl,+ ihe e ji adọsa ọkụ,*+ ebe ịchụàjà+ ndị ahụ, arịa+ ndị e ji eje ozi n’ebe nsọ, ákwà ngebichi,*+ nakwa ọrụ niile gbasara ihe ndị a.+