Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 6:23-27
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 “Gwa Erọn na ụmụ ya ndị nwoke, sị, ‘Otú a ka unu ga-esi na-agọzi+ ndị Izrel. Na-asịnụ ha:

      24 “Ka Jehova gọzie unu+ ma chebe unu.

      25 Ka Jehova nwee mmasị n’ebe unu nọ,*+ ka o meekwara unu amara.

      26 Ka Jehova meere unu ihe ọma, meekwa ka udo dịrị unu.”’+

      27 Ha ga-eji aha m gọzie ndị Izrel,+ ka m wee gọzie ha.”+

  • Diuterọnọmi 21:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 “Ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, ga-abịa, n’ihi na ọ bụ ha ka Jehova bụ́ Chineke unu họọrọ ka ha na-ejere ya ozi,+ ka ha jiri aha Jehova na-agọzi ndị mmadụ.+ Ha ga-ekwu otú a ga-esi edozi esemokwu ọ bụla gbasara iti mmadụ ihe ma ọ bụ igbu mmadụ.+

  • 2 Ihe E Mere 30:27
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 27 N’ikpeazụ, ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, biliri gọzie ìgwè mmadụ ahụ.+ Chineke nụkwara olu ha, ekpere ha rukwara eluigwe, bụ́ ebe dị nsọ o bi.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya