Ọpụpụ 32:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jehova wee malite ịgbanwe obi ya* banyere ọdachi ahụ o kwuru na ọ ga-ewetara ndị ya.+