Ọpụpụ 22:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “Unu emesila onye mbịarambịa ike, unu emegbukwala ya,+ n’ihi na e nwere mgbe unu bụ ndị mbịarambịa n’Ijipt.+ Levitikọs 19:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Unu ga-ewere onye mbịarambịa binyeere unu ka nwa afọ.+ Unu ga-ahụkwa ya n’anya otú unu hụrụ onwe unu n’anya, n’ihi na e nwere mgbe unu bụ ndị mbịarambịa n’Ijipt.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.
21 “Unu emesila onye mbịarambịa ike, unu emegbukwala ya,+ n’ihi na e nwere mgbe unu bụ ndị mbịarambịa n’Ijipt.+
34 Unu ga-ewere onye mbịarambịa binyeere unu ka nwa afọ.+ Unu ga-ahụkwa ya n’anya otú unu hụrụ onwe unu n’anya, n’ihi na e nwere mgbe unu bụ ndị mbịarambịa n’Ijipt.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.