Jenesis 46:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ụmụ nwoke a mụụrụ Josef n’Ijipt dị mmadụ* abụọ. Ndị ezinụlọ Jekọb niile ndị batara n’Ijipt dị mmadụ* iri asaa.+ Ọpụpụ 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị* niile a mụụrụ Jekọb dị mmadụ* iri asaa. Ma Josef nọ anọ n’Ijipt.+ Ọrụ Ndịozi 7:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Josef wee zie ozi ka Jekọb nna ya na ndị ikwu ya niile si Kenan kwata Ijipt.+ Ha niile dị mmadụ* iri asaa na ise.+
27 Ụmụ nwoke a mụụrụ Josef n’Ijipt dị mmadụ* abụọ. Ndị ezinụlọ Jekọb niile ndị batara n’Ijipt dị mmadụ* iri asaa.+
14 Josef wee zie ozi ka Jekọb nna ya na ndị ikwu ya niile si Kenan kwata Ijipt.+ Ha niile dị mmadụ* iri asaa na ise.+