2 Ihe E Mere 7:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehova mere ka Solomọn hụ ya ná nrọ+ n’abalị, sịkwa ya: “Anụla m ekpere gị, ahọrọkwala m ụlọ a ka ọ bụrụ ebe a ga-anọ na-achụ àjà.+
12 Jehova mere ka Solomọn hụ ya ná nrọ+ n’abalị, sịkwa ya: “Anụla m ekpere gị, ahọrọkwala m ụlọ a ka ọ bụrụ ebe a ga-anọ na-achụ àjà.+