Levitikọs 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “‘Ọ bụrụ na ọ ga-esi n’ìgwè ehi weta anụ a ga-eji chụọ àjà a na-esu ọkụ, ọ ga-eweta oké ehi ahụ́ dị mma.+ Ọ ga-eji obi ya+ weta ya n’ihu Jehova, n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.
3 “‘Ọ bụrụ na ọ ga-esi n’ìgwè ehi weta anụ a ga-eji chụọ àjà a na-esu ọkụ, ọ ga-eweta oké ehi ahụ́ dị mma.+ Ọ ga-eji obi ya+ weta ya n’ihu Jehova, n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.