1 Ihe E Mere 29:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ha ṅụrịkwara ọṅụ n’ihi onyinye ndị a ha nyere, n’ihi na ha ji obi ha niile nye ha Jehova.+ Obi bụkwa Eze Devid sọ aṅụrị. Ezra 2:68 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 68 Mgbe ụfọdụ ndị isi ọnụmara ha dị iche iche rutere n’ebe ụlọ Jehova dịbu na Jeruselem, ha nyere onyinye si ha n’obi+ maka ụlọ ezi Chineke, ka e jiri ha rụghachi ụlọ ahụ n’ebe ọ dịbu.+
9 Ha ṅụrịkwara ọṅụ n’ihi onyinye ndị a ha nyere, n’ihi na ha ji obi ha niile nye ha Jehova.+ Obi bụkwa Eze Devid sọ aṅụrị.
68 Mgbe ụfọdụ ndị isi ọnụmara ha dị iche iche rutere n’ebe ụlọ Jehova dịbu na Jeruselem, ha nyere onyinye si ha n’obi+ maka ụlọ ezi Chineke, ka e jiri ha rụghachi ụlọ ahụ n’ebe ọ dịbu.+