-
Diuterọnọmi 12:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 A gaghị ekwe ka unu nọrọ n’obodo unu dị iche iche rie otu ụzọ n’ụzọ iri nke ọka* unu, nke mmanya ọhụrụ unu, nke mmanụ unu, ma ọ bụ anụmanụ ọ bụla ehi unu na ewu na atụrụ unu bu ụzọ mụọ+ ma ọ bụ onyinye ọ bụla unu kwere ná nkwa, onyinye si unu n’obi, ma ọ bụkwanụ onyinye ọ bụla ọzọ unu chọrọ inye.
-