Levitikọs 19:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 “‘Unu ebekasịla ahụ́ unu maka onye nwụrụ anwụ.*+ Unu esenyekwala ihe n’ahụ́ unu. Abụ m Jehova.