-
Levitikọs 11:9, 10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 “‘Ihe a bụ ihe ndị unu nwere ike iri n’ime ihe ndị bi na mmiri: Unu nwere ike iri+ ihe ọ bụla nwere nku* na akpịrịkpa, ma ò bi n’oké osimiri ma ò bi n’iyi. 10 Ma ihe ọ bụla na-enweghị nku* na akpịrịkpa nke bi n’oké osimiri nakwa n’iyi n’ime obere ụmụ anụmanụ* niile nakwa n’ime ihe* ọ bụla ọzọ bi na mmiri, unu ga na-asọ ya oyi.
-