Jọn 17:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 n’ihi na agwala m ha ihe ndị ị gwara m.+ Ha anabatala ha, ha amarakwala na m bịara ka onye nnọchiteanya gị.+ Ha ekwetala na ọ bụ gị zitere m.+
8 n’ihi na agwala m ha ihe ndị ị gwara m.+ Ha anabatala ha, ha amarakwala na m bịara ka onye nnọchiteanya gị.+ Ha ekwetala na ọ bụ gị zitere m.+