Jọn 12:49 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 49 N’ihi na e nweghị ihe m kwuru bụ́ uche m, kama Nna m, onye zitere m, gwara m* ihe m ga-ekwu na ihe m ga-akụzi.+ Ndị Hibru 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ma n’ọgwụgwụ oge ndị a, o si n’ọnụ Ọkpara ya gwa anyị okwu,+ onye ọ họpụtara ka o keta ihe niile,+ onye o sikwa n’aka ya kee ihe ndị dị n’eluigwe na n’ụwa.*+
49 N’ihi na e nweghị ihe m kwuru bụ́ uche m, kama Nna m, onye zitere m, gwara m* ihe m ga-ekwu na ihe m ga-akụzi.+
2 Ma n’ọgwụgwụ oge ndị a, o si n’ọnụ Ọkpara ya gwa anyị okwu,+ onye ọ họpụtara ka o keta ihe niile,+ onye o sikwa n’aka ya kee ihe ndị dị n’eluigwe na n’ụwa.*+