Ọpụpụ 23:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Ekpela ikpe na-ezighị ezi mgbe ị na-ekpe ikpe onye dara ogbenye.+ 2 Ihe E Mere 19:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ gwara ndị ikpe ahụ, sị: “Lezienụ anya n’ihe unu na-eme, n’ihi na ọ bụghị mmadụ ka unu na-ekpere ikpe kama ọ bụ Jehova. Ọ ga-anọnyekwara unu mgbe unu na-ekpe ikpe.+ Ilu 17:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Jehova kpọrọ onye na-ekwu na ikpe amaghị onye ajọ omume asị,+Kpọọkwa onye na-ekwu na ikpe mara onye ezi omume asị. Ilu 31:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Kwuo okwu ma kpee ikpe ziri ezi. Gbachitere* ogbenye na onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya.+
6 Ọ gwara ndị ikpe ahụ, sị: “Lezienụ anya n’ihe unu na-eme, n’ihi na ọ bụghị mmadụ ka unu na-ekpere ikpe kama ọ bụ Jehova. Ọ ga-anọnyekwara unu mgbe unu na-ekpe ikpe.+
15 Jehova kpọrọ onye na-ekwu na ikpe amaghị onye ajọ omume asị,+Kpọọkwa onye na-ekwu na ikpe mara onye ezi omume asị.