Jenesis 38:7, 8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma àgwà Ea, ọkpara Juda, adịghị Jehova mma. Jehova wee gbuo ya. 8 N’ihi ya, Juda gwara Onan, sị: “Gị na nwunye nwanne gị nwee mmekọahụ. Kuchie ya ka ị mụtara nwanne gị nwoke nwa.”+ Rut 4:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Boaz agwazie ya, sị: “Ụbọchị ị ga-azụ Naomi ala ahụ, ọ bụkwa Rut nwaanyị Moab, bụ́ nwunye nwoke ahụ nwụrụ anwụ, ka ị ga-azụ ya, ka ala nwoke ahụ nwụrụ anwụ ghara ịgara ndị ọzọ.”+ Mak 12:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 “Onye Ozizi, Mosis dere na ọ bụrụ na nwanne mmadụ anwụọ, ma nwunye ya amụtaraghị ya nwa, nwanne ya nwoke kwesịrị ịlụrụ nwaanyị ahụ ọ hapụrụ ma mụtara nwanne ya nwoke nwa.+
7 Ma àgwà Ea, ọkpara Juda, adịghị Jehova mma. Jehova wee gbuo ya. 8 N’ihi ya, Juda gwara Onan, sị: “Gị na nwunye nwanne gị nwee mmekọahụ. Kuchie ya ka ị mụtara nwanne gị nwoke nwa.”+
5 Boaz agwazie ya, sị: “Ụbọchị ị ga-azụ Naomi ala ahụ, ọ bụkwa Rut nwaanyị Moab, bụ́ nwunye nwoke ahụ nwụrụ anwụ, ka ị ga-azụ ya, ka ala nwoke ahụ nwụrụ anwụ ghara ịgara ndị ọzọ.”+
19 “Onye Ozizi, Mosis dere na ọ bụrụ na nwanne mmadụ anwụọ, ma nwunye ya amụtaraghị ya nwa, nwanne ya nwoke kwesịrị ịlụrụ nwaanyị ahụ ọ hapụrụ ma mụtara nwanne ya nwoke nwa.+