Ọpụpụ 17:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị Amalek+ bịara lụso ndị Izrel agha na Refidim.+ Ọnụ Ọgụgụ 24:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Mgbe ọ hụrụ Amalek, o kwukwara, sị: “Amalek bụ mba mbụ ná mba dị iche iche.+ Ma n’ikpeazụ, ọ ga-ala n’iyi.”+
20 Mgbe ọ hụrụ Amalek, o kwukwara, sị: “Amalek bụ mba mbụ ná mba dị iche iche.+ Ma n’ikpeazụ, ọ ga-ala n’iyi.”+